4,99 €
inkl. MwSt.
Sofort per Download lieferbar
  • Format: ePub

Okpukpe Ụwa Na-abịa na Babịlọn Omimi
Otu n’ime amụma ndị kasị atụ egwu nke ọgwụgwụ oge na-aga imezu, ya bụ, amụma e buru banyere Okpukpe OTU ỤWA – mgbe okpukpe nile na òtù nzuzo dị iche iche ga-agbakọta ọnụ iji mejuputa ofufe Setan n’ụwa nile!
N’oge ahụ, ezi ndị kwere ekwe na Kraịst ga-anọ n’oké ihe egwu site na mkpagbu a na-enwetụbeghị ụdị ya nke mba nile nke ụwa ga-eme (Matiu 24:9). N'oge awa ahụ kwa, ịhụnanya nke ọtụtụ Ndị Kraịst ga-ajụ oyi site n'ịba ụba nke imegide Kraịst (Matiu 24:12). Otu o sila dị, ndị nwere ihe ọmụma ma kwadobe ya ga-emeri (Daniel 11:32).
Olee otú ndị kwere
…mehr

Produktbeschreibung

Olee otú ndị kwere ekwe kwesịrị isi jikere? Ihe ndị a dị ngwa ngwa!... N'ihi na ihe omimi nke ajọ omume amalitelarị ọrụ… (2 Ndị Tesalonaịka 2: 7).